Full Lyrics Nsọ Nsọ Nsọ Osebuluwa Chineke Nsọ Nsọ Nsọ nke igwe ndi agha Nsọ Nsọ Nsọ ebube gi juputara igwe n'ala Hossana Hossana Hossana n'elu kachielu Hossana Hossana Hossana n'elu kachielu VERSE 2 Ọ di ngọzi bu onye biara n'aha Onyenwe anyi.