Full Lyrics
Ndi Nso nke Chukwu nyerenu ya aka
Ndi Muozi nke Chineke zutenu ya
Naranu mkpur'obi ya duru ya duga
n'ihu nk'Onye kasi enu
Ka Kristi Onye kporo gi nara gi
kandi Muozi durue gi n'ezi obi Abraham
Nye ya ezumike ebighebi Onye nwe anyi
mekwa k'ihe di ebighebi chakwasi ya