NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nwankwo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA by Jude Nwankwo — Lyrics

REFRAIN Chukwunna, nna, nna, nna Chukwunna. Nara onyinye anyị n'obi ọcha. Tuch' ammehie nile anyị mere, Nara ya biko Chineke ma gozie ya n'obi ebere gị. VERSE 1 Ezi Chineke nar' onyinye ụmụ gị n'enye gị, Nna ọ bụ onyinye si n'akụ n'ụba nk'i nyere anyị, Anyị n'arịọ gị ka ị nara ya dị k'onyinye Abel nw'odibo gị, na aja nk'ụkọchukwu gị Melkisedek. VERSE 2 Chi na mmiri ozuzo bụ onyinye Chineke nyer' anyị n'efu, Ọwa na anyanwụ, ha ncha bụ ọrụ aka Chukwu,
Read full lyrics

About NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA

"Nara Onyinye Anyi N'obi Ocha" (Receive Our Gifts with a Pure Heart) is a vibrant Igbo offertory hymn composed by Jude Nwankwo, with words by Christopher Ngana. It is a beloved choice for the presentation of gifts during Mass, opening with a humble plea to God the Father to accept the congregation's offerings and wash away their sins.

The verses draw beautiful parallels to biblical sacrifices, asking God to receive the gifts just as He accepted the offerings of Abel and Melchizedek. The arrangement features distinct sections that give different voices a chance to lead. It begins with a Soprano and Alto duet for the first verse, shifts to a Tenor and Bass lead for the second, and culminates in a rousing full-choir call-and-response in the final verse.

As the song progresses, it builds a joyful momentum, encouraging the entire church to rise up ("ngwanụ, ngwanụ, kulitenụ" — come on, arise!) and give thanks. The lyrics remind the faithful of God's protection, healing, and the countless free gifts He provides, from the sun and rain to the very air we breathe.