NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nwankwor
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA by Jude Nwankwor — Lyrics

REFRAIN Anyị abịat' inye gị ekele, nara onyinye anyị n'obi ọcha. Etu njọ na mmehie niile anyị mere, nara ya biko Chineke ma gọzie ya n'obi ebere gị. VERSE 1 (Sop/Alto) Ezi Chineke nar' onyinye ụmụ gị n'enye gị, nna ọ bụ onyinye si n'akụ n'ụba nk'i nyere anyị anyị n'arịọ gị ka ị nara ya dị k'onyinye Abel nwa odibo gị, na aja nk'ụkọchukwu gị Melkisedek. VERSE 2 (Tenor/Bass) Cheta na mmiri ozuzo bụ onyinye Chineke nyer' anyị n'efu, ọnwa na anyanwụ, ha ncha bụ ọrụ aka Chukwu, ikuku n'enye anyị ndụ bụ onyinye Chukwu,
Read full lyrics

About NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA

"Nara Onyinye Anyị N'obi Ọcha" (Receive our gifts with a pure heart) is a joyful Igbo offertory hymn with music by Jude Nwankwo and words by Christopher Ngana. Set to a lively highlife tempo, it is a wonderful choice for the presentation of gifts, calling the congregation to bring their offerings to the altar with thanksgiving.

The song opens with a humble plea for God to accept our gifts and bless them with His mercy, despite our shortcomings. The verses beautifully recount the many free gifts God has already given us—the rain, the sun, the moon, and the very air we breathe—asking what could possibly stop us from bringing Him a worthy thanksgiving. The final verse is an energetic call to action, urging the children of God to rise and give thanks for His protection through sickness and journeys.

In the choir loft, this piece brings a fantastic energy to the Offertory procession. The arrangement features specific verses led by the upper voices (Soprano and Alto) and lower voices (Tenor and Bass) before uniting the full choir for the final, extended verse, making it an engaging and dynamic sing for everyone.