Nara Onyinye Anyị N'obi Ọcha - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Nara Onyinye Anyị N'obi Ọcha by Christopher Ngana & Jude Nwankwo — Lyrics

REFRAIN Anyị abịala inye gị ekele, Nna, Nna, Chukwunna, Nara onyinye anyị n'obi ọcha. Nna, Nna, Nna, Chukwunna. Gbaghara mmehie niile anyị mere, Ah ah Chukwunna, Nara ya biko Chineke ma gọzie ya n'obi ebere Ma gọzie ya n'obi ebere VERSE 1 Ezi Chineke nara onyinye ụmụ gị n'enye gị, Nna ọbụ onyinye si n'akụnụba nk'i nyere anyị Anyị n'arịọ gị ka ị nara ya dị ka onyinye Abel nwa ọdịbọ gị, na aja nk'ụkọchukwu gị Melkisedek. VERSE 2 Chọta na mmiri ọzụzọ bu onyinye Chineke nyere anyị n'efu, Ọwa na anyanwụ, ha ncha kụ ọrụ aka Chukwu,
Read full lyrics

About Nara Onyinye Anyị N'obi Ọcha

“Nara Onyinye Anyị N'obi Ọcha” is a joyful Igbo Offertory hymn that calls the congregation to bring their gifts to the altar with a pure heart. The title translates to "Receive our gifts with a pure heart," setting a tone of humble gratitude and reverence as the faithful approach God.

The verses draw beautiful parallels between the gifts we bring today and the biblical offerings of Abel and Melchizedek, reminding the choir and congregation that everything we have—from the rain and the sun to the very breath in our lungs—is a free gift from God's own hands. The third verse acts as an energetic call to action, urging the children of God to rise up ("Kulite nụ") and give thanks for His protection through sickness and His guidance in our daily journeys. It is a perfect piece for the Offertory procession, full of rhythmic vitality and deep thanksgiving.