Full Lyrics
CHORUS
Nara nara o, nara o Nna nara aja anyị
Nara onyinye anyị.
VERSE 1
Were ya, mee ya nke gị o
Were ya, nye anyị amara gị papa
Biko biko biko biko Chukwu m o
Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị chei! na
N'ebube gị dị oké ọnụ Hosanna
Mak'ebube gị julu n'igwe n'ụwa Hosanna
Nara aj'anyị o Messiah
Messiah gozie ya do
Gozie ya, gozie obi m o.
VERSE 2
Ị kele ya ọ gaenye gị ọzọ o
Ị kele ya i ruju gị agbasa sịa papa
Biko biko biko biko Chukwu m o
Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị chei! na
N'ebube gị dị oké ọnụ Hosanna
Mak'ebube gị julu n'igwe n'ụwa Hosanna
Nara aj'anyị o Messiah
Were ya mee ya mma Chukwu!
Mee ya mma.