NARA AJA ANYI (CONSECRATION) by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Consecration Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara nara o, nara o Nna nara aja anyị. Nara onyinye anyị. VERSE 1 Were ya, mee ya nke gị o, Were ya, nye anyị amara gị papa. Biko biko biko biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị chai Nna. VERSE 2 Ikele ya ọ gaenye gị ọzọ o, Ikele ya o ruju gị agbasasịa papa. Biko biko biko biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị chai Nna. BRIDGE Mak'ebube gị juru igwe n'ụwa Hosanna, Nara aj'anyị o Messiah. Messiah gozie ya do, Gozie ya, gozie obi m o. Were ya mee ya mma Chukwu! Were ya, were ya, mee ya mma.

Download the sheet music

NARA AJA ANYI (CONSECRATION)

NARA AJA ANYI (CONSECRATION)

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Offertory Hymns Consecration Eucharistic songs Hymns
1 0

More lyrics you may want