Mụọ nsọ nke si n'igwe by Harcourt White — Lyrics

Harcourt White Igbo Pentecost Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Mụọ nsọ nke si n'igwe nurulua anyi Onye nkasi obi Nurulua anyi bianu nduru nk'igwe wusa amara gị N'obi ụmụ gị makwa ka ọ bụrụ ebe obibi gị K'anyi wee zịputa n'ume ndụ anyị n'anyi bụ ụmụ nke Chukwu n'ihi na Ọ bụ Onye omiko, Onye ebere, Onye obi ọma Ọ juputakwara n'ịhụnanya na ogologo ntachi obi VERSE 2 Mụọ nsọ nke si n'igwe nurulua anyi Onye dị mma Chukwu Nurulua anyi bia ọkụ nkamara bịa n'obi anyị Chụpụ ihe niile bụ nke naekwesịghị ụmụ nke Chukwu Tichie ihe nke gị n'ọnụ nke a ị okwu k'anyi di kusa k'umu Chukwu n'ihi na Ọ bụ Onye eziokwu, Onye dịkwa nsọ, isiyi nke ndụ Ọ juputakwara n'ịma mma na eziomume ruo mgbe niile VERSE 3 Mụọ nsọ nke si n'igwe nurulua anyi Olu nke Chineke Nurulua anyi bịa nye anyị ìhè n'igwe n'ime obi niile Zianyi ihe omimi dị n'olu nsọ pụta nke onye mmehie K'obianyi zịputa n'ekel'o maka ịhụnanya pụta holuto n'ihi na Chukwu juru anya, Ọ dị omimi, Ọ gbaraghari Anyị bụ ndị mmehie n'ụwa apụghị kwa ife ya minoghi nso

Download the sheet music

Mụọ nsọ nke si n'igwe

Mụọ nsọ nke si n'igwe

By Harcourt White
Solfa
Igbo
2 pages
6 Downloads
Pentecost Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want