Mụọ nsọ nke si n'igwe - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Harcourt White
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Mụọ nsọ nke si n'igwe by Harcourt White — Lyrics

VERSE 1 Mụọ nsọ nke si n'igwe nurulua anyi Onye nkasi obi Nurulua anyi bianu nduru nk'igwe wusa amara gị N'obi ụmụ gị makwa ka ọ bụrụ ebe obibi gị K'anyi wee zịputa n'ume ndụ anyị n'anyi bụ ụmụ nke Chukwu n'ihi na Ọ bụ Onye omiko, Onye ebere, Onye obi ọma Ọ juputakwara n'ịhụnanya na ogologo ntachi obi VERSE 2 Mụọ nsọ nke si n'igwe nurulua anyi Onye dị mma Chukwu Nurulua anyi bia ọkụ nkamara bịa n'obi anyị Chụpụ ihe niile bụ nke naekwesịghị ụmụ nke Chukwu
Read full lyrics

About Mụọ nsọ nke si n'igwe

"Mụọ Nsọ Nke Si N'igwe" is a heartfelt Igbo invocation to the Holy Spirit, calling on the Comforter to descend from heaven and dwell within the hearts of the faithful. It is a natural choice for Pentecost Sunday, capturing the deep longing of a congregation waiting to be filled with divine grace, light, and renewal.

The verses unfold as a sincere prayer for inner transformation. As the choir sings of the Spirit's boundless mercy, patience, and truth, they ask Him to drive out everything unworthy and make their hearts His true home. The melody carries a gentle, pleading quality that draws the listener into a space of devotion.

Choirmasters often bring this piece out during the Pentecost season, but it also serves beautifully during retreats, confirmations, or quiet moments of prayer after Communion. It brings a profound sense of reverence to the Mass, reminding everyone in the pews of the enduring love, deep mystery, and constant presence of God in their daily lives.