Full Lyrics
1ST CHORUS
Mmadụ ntụ k'ịbụ, na ntụ k'ị gaalachigha.
VERSE 1
Mmadụ lee ize ehịhịe dị n'ọhịa,
N'ụtụtụ ha mịlị miri ifuru,
Ha jukwara n'ama rị nụrụrụ ọchị,
Ha kpọnwụgha.
VERSE 2
Nw'ọgaranya lee ehịhịe dị n'ọhịa,
N'ụtụtụ ị bụ ọgaranya,
Mururu chi ị buru onye nwụrụ anwụ.