MARIA NNEOMA by Ekwem Lilian — Lyrics

Ekwem Lilian Igbo Marian Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Maria O Ezinne Maria nne mara mma Maria Eze nwaanyị Nne mara mma Nne Jesu anyị ekele Nne mara mma Nne Jesu yọwara anyị arịrịọ [VERSE 1] Maria eh O Maria Maria eh Onye nwe anyị nọnyere gị Eh Onye nwe anyị nọnyere gị [VERSE 2] Ezigbo Nne m ọma Maria anyị ekele Anyị ekele Afọ mụrụ Jesu nwaanyị ọma Yọwara anyị arịrịọ ndị nọ na nsogbu [VERSE 3] Maria nne ọma anyị ekele gị Mama mama mama mama Nne m o nne m o nne m o nne m o Ekele dịrị afọ mụrụ Jesu Onye Chukwu hụrụ n'anya nwaanyị nwere obi ọma Yọwara anyị arịrịọ ndị nọ na nsogbu Yọwara anyị arịrịọ ndị nọ na nsogbu Mama biko anyị n'arịọ

Download the sheet music

MARIA NNEOMA

MARIA NNEOMA

By Ekwem Lilian
Solfa
Igbo
3 pages
3 Downloads
Marian Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want