Full Lyrics
REFRAIN
Leenu ụlọ Chukwu obi Chineke
Leenu ebe Chukwu bi n'etiti ndị madụ
VERSE 1
Ọ bụ Chineke anyị
Anyị bụ ndị nke ya
Ndị nke ya wuru nke ejiri Kristi too
VERSE 2
Ụlọ obibi Chukwu
Ntọala ya
Ndị nke ya wuru nke ejiri Kristi too
VERSE 3
Anyị bịara inata ngọzi
Ngọzi Chineke
Anyị bịara inweta ihe dị mma
Na be Chukwu
VERSE 4
Anyị bịara k'anyị fee Chukwu anyị
Kpọrọ ya isiala
Anyị bịara k'anyị rịọ ya mgbaghara
Kọsara ya mkp'anyị
VERSE 5
Anyị nwere isiọma
Bụ ndị ndị Chukwu mere k'anyị bata
N'obi ya were sonye
N'aja missa a
VERSE 6
Chukwu Nna biko ekwekwala
K'anyị gbar'aka ngọzi gị tata
Si na be gị lawa