LEENU ULO CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: John O. Nso
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

LEENU ULO CHUKWU by John O. Nso — Lyrics

REFRAIN Leenu ụlọ Chukwu obi Chineke Leenu ebe Chukwu bi n'etiti ndị madụ VERSE 1 Ọ bụ Chineke anyị Anyị bụ ndị nke ya Ndị nke ya wuru nke ejiri Kristi too VERSE 2 Ụlọ obibi Chukwu Ntọala ya Ndị nke ya wuru nke ejiri Kristi too VERSE 3 Anyị bịara inata ngọzi Ngọzi Chineke Anyị bịara inweta ihe dị mma
Read full lyrics

About LEENU ULO CHUKWU

"Leenu Ulo Chukwu" is an inviting Entrance hymn that calls the congregation to recognize the sacredness of the space they are entering. The opening refrain immediately draws our attention to the church as God’s dwelling place among His people. It sets a tone of joyful reverence, perfect for the procession of the priest and altar servers as the Mass begins.

As the choir leads the verses, the song walks us through the very reasons we gather for worship. We sing of coming to receive God's blessings, to bow down in adoration, to ask for forgiveness, and to join in the sacrifice of the Mass. It is a deeply grounding piece that reminds everyone in the pews why they have come, uniting the parish in a shared spirit of prayer and thanksgiving right from the opening notes.