Kwebenu Ukwe by Hilary Obinna — Lyrics

Hilary Obinna Igbo Christmas Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe Maka na onye nzọpụt'ụwa Dinwenụ anyị Kristi abịago. Kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe Maka na onye nzọpụta ụwa Kristi abịago. [CHORUS] Ụwa nile ṅụrịba Ụwa nile ṅụrịba, ṅụrịba o Ụwa nile ṅụrịba Ụwa nile ṅụrịba. Amụgoro anyị Eze Eze, eze ụwa nile Eze abịago Eze abịago K'anyị ṅụrịba maka na Kristi abịago. [SECTION B] Nwa Chukwu nyer'anyị Eh onye nzọpụta ụwa nile Eh ihe ukwu mere n'eluigwe n'ụwa K'anyị ṅụrịba, ṅụrịbanụ eh Kristi abịago. Le ṅụrịba Ụwa nile ṅụrịba, ṅụrịba o Ụwa nile ṅụrịba Ụwa nile ṅụrịba. Amụgoro anyị Eze Eze, eze ụwa nile Eze abịago Eze abịago K'anyị ṅụrịba maka na Kristi abịago. [SOPRANO SOLO] Eh kelenụ Chukwu ker'ụwa Ụmụ ụwa tibenụ Alleluia eh! Onye nzọpụta abịago abịago Onye isi udo onye ndụmọdụ Aha ya bụ Immanuel Nna nke dị ebighebi, ebighebi K'anyị tobe Chukwu dị ebube. [SECTION C] O mewor'anyị ihe ukwu O mewor'anyị ihe ukwu. Kweben'ukwe kweben'ukwe Kweben'ukwe kweben'ukwe Maka na Onye nzọpụta ụwa Dinwenụ anyị Kristi abịago.

Download the sheet music

Kwebenu Ukwe

Kwebenu Ukwe

By Hilary Obinna
Staff & Solfa
Igbo
7 pages
1 Downloads
Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want