Kwebenu Ukwe - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Christmas Hymns Staff & Solfa
Composer: Hilary Obinna
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

Kwebenu Ukwe by Hilary Obinna — Lyrics

[INTRO] Kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe Maka na onye nzọpụt'ụwa Dinwenụ anyị Kristi abịago. Kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe kweben'ukwe Maka na onye nzọpụta ụwa Kristi abịago. [CHORUS] Ụwa nile ṅụrịba Ụwa nile ṅụrịba, ṅụrịba o Ụwa nile ṅụrịba Ụwa nile ṅụrịba. Amụgoro anyị Eze Eze, eze ụwa nile Eze abịago Eze abịago K'anyị ṅụrịba maka na Kristi abịago. [SECTION B] Nwa Chukwu nyer'anyị Eh onye nzọpụta ụwa nile Eh ihe ukwu mere n'eluigwe n'ụwa K'anyị ṅụrịba, ṅụrịbanụ eh Kristi abịago. Le ṅụrịba
Read full lyrics

About Kwebenu Ukwe

"Kwebenu Ukwe" is a vibrant Igbo Christmas anthem that calls the faithful to lift their voices in celebration. The title itself is an invitation to sing, setting a joyful tone that carries through the entire piece. Composed by Hilary Obinna, the song captures the sheer excitement of the Nativity, announcing that the Savior of the world has finally arrived.

In the choir loft, this piece shines as a festive proclamation. The lyrics ring out with the good news—"Amụgoro anyị Eze" (A King is born to us)—urging the whole earth to rejoice. A soaring soprano solo highlights the majestic titles of the newborn Christ, calling Him the Prince of Peace, the Counselor, and Emmanuel. Underneath, the choir echoes the great things God has done for His people.

Worshipers and choristers alike will feel the rhythmic energy of the arrangement, especially when traditional instruments join the voices. It is a perfect fit for Christmas Day Masses or parish carol services, bringing a deeply Nigerian expression of praise to the celebration of Christ's birth.