Full Lyrics
REFRAIN
Omewo ya! Chineke m'emewo ya.
Ihem yoro Ya k'omeere mo.
Kam si yoo! O wug nye shi m'a sori sori
Ihem yoro Ya k'omeere mo.
Kam si yoo! Onye ri a Gi?
Ihem yoro Ya k'omeere mo.
Kamsiyoo! M'a shi m'a parankwa gama ni!
Pazi neo nyinye gamani!
Ihem yoro Ya k'omeere mo.
Kam si yo Chukwu!
VERSE 1
Ima shiapaliela m'anya n'elu, nwa nne, lee ugwu nile!
O lee' be? O lee' binyeakam o'ishi bia?
M'egbue n'ikpere n'ala, kpema n'ekpere yomani Chukwu.
Chi m me kwra nukam si yoo.
Kam si yo Chukwu!
VERSE 2
Anyammiri ugborugboro n'ime gbali nile.
Umuwa nu kwra mu mariri m, ogba sa kwranu ha!
Onye na nke ya!
Umuwa unu na m'egbue n'ikpere n'ala, kpema n'ekpere, yomani Chukwu.
Chi m me kwra kamsi yoo.
Kam si yo Chukwu!
VERSE 3
Ekwem shi ogi irinma.
Onyekwoluwa e gbuo nwe ya!
Onwere mgbe ogbajuru doro, nwanne mo,
m'odigh'onyi nye aka.
M'egbue n'ikpere n'ala, kpema n'ekpere, yomani Chukwu.
Chi m me kwra nu kamsi yoo.
Kam si yo Chukwu!