Full Lyrics
Amuworo anyi otu nwa, otu nwa nwoke
Nuria nu eh! na Bethlehem.
Nuria na Chukwu ke l'uwa ezitewo nwa ya.
O g'anwu, m'o g'ete ta na mbosi nk'ato
Iny'anyi ndu n'ebigh'ebi, n'ebigh'ebi.
O g'anwu iny'anyi ndu n'ebigh'ebi.
Aga m'eburu ola edo nye Immanuel, Immanuel.
Aga m'eburu mgba isi oma nye Immanuel.
Aga m'eburu ude isi oma nye Immanuel, Immanuel.
Gbalu, gbalu bia wa Bethlehem
Mak'amuworo anyi nwa nwoke aha ya bu Immanuel.
Hosanna, eh! Hosanna,
Hosanna, eh! Hosanna,
Hosanna, Hosanna, Hosanna dili Immanuel.
Amen.