Full Lyrics
CHORUS
Alleluia, Alleluia.
Ike agwụgo ọnwụ, Ike agwụgo ọnwụ.
Ike, Ike, Ike, Ike, Ike, Ike, Ike, Ike,
Ike agwụgo ọnwụ.
Ike agwụgo ọnwụ ka ndị niile kwere na Kristi ṅụrịa ọṅụ na Kristi emeriwo ọnwụ.
Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.
VERSE 1
Jesu, Ọkpara Chukwu, Jesu, Ọkpara Chukwu,
Onye si n'eligwe bịa, Onye si n'eligwe bịa gbadata n'ụwa,
Onye si n'eligwe bịa n'ụwa maka nzọpụta nke mmadụ, maka nzọpụta nke mmadụ emeriwo ọnwụ.
Ihe k'anyị nwer'ọṅụ aṅụrị o.
VERSE 2
Ọnwụ, otee aka gị?
Isi okwu kwanyị bụ na Kristi kunitere n'ọnwụ.
Isi okwu kwanyị bụ na Kristi kunitere n'ọnwụ.
Isi okwu kwanyị bụ na Kristi kunitere n'ọnwụ,
kunitere n'ọnwụ. Ka ndị niile nwer'olileanya n'ụwa,
Ụmụ Chineke ṅụrịa ọṅụ n'ụwa na Kristi emeriwo ọnwụ, na Kristi emeriwo ọnwụ.
VERSE 3
Onye kwere na Kristi, Onye kwere na Kristi kunitere n'ọnwụ,
N'ọnwụ adịghị ya, n'ọnwụ adịghị ya.
Ngozi dịrị ndị naahụghị n'anya, Ngozi dịrị ndị naahụghị n'anya,
Ma kwere n'Ojesu, ma kwere na Kristi. Ma kwere na Kristi.
VERSE 4
Ka ịhụ bụ na Kristi,
Chukwu kere ụwa, Chukwu kere ụwa,
goribe, goribe, goribe nụ, goribe nụ, goribe nụ, goribe nụ, goribe nụ, goribe nụ na Kristi emeriwo ọnwụ, na Kristi emeriwo ọnwụ.
N'okwu n'e kwu na Kristi emeriwo ọnwụ.
Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.