IKE AGWUGO ONWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Martin Ekworo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

IKE AGWUGO ONWU by Martin Ekworo — Lyrics

CHORUS Alleluia, Alleluia. Ike agwụgo ọnwụ, Ike agwụgo ọnwụ. Ike, Ike, Ike, Ike, Ike, Ike, Ike, Ike, Ike agwụgo ọnwụ. Ike agwụgo ọnwụ ka ndị niile kwere na Kristi ṅụrịa ọṅụ na Kristi emeriwo ọnwụ. Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia. VERSE 1 Jesu, Ọkpara Chukwu, Jesu, Ọkpara Chukwu, Onye si n'eligwe bịa, Onye si n'eligwe bịa gbadata n'ụwa, Onye si n'eligwe bịa n'ụwa maka nzọpụta nke mmadụ, maka nzọpụta nke mmadụ emeriwo ọnwụ. Ihe k'anyị nwer'ọṅụ aṅụrị o. VERSE 2 Ọnwụ, otee aka gị? Isi okwu kwanyị bụ na Kristi kunitere n'ọnwụ.
Read full lyrics

About IKE AGWUGO ONWU

"Ike Agwugo Onwu" is a triumphant Easter anthem that declares the ultimate defeat of death. The title translates to "Death's power is exhausted," capturing the sheer joy of the Resurrection. From the opening burst of Alleluias, the piece sets a tone of victory, reminding the congregation that Christ has conquered the grave for the salvation of humanity.

Written by Martin Ekworo for a 1995 singing competition, the arrangement is full of vibrant, rhythmic energy that makes it a joy for choirs to sing. The verses walk through the Easter mystery—from Christ descending from heaven for our salvation, to the bold taunt of "Ọnwụ, otee aka gị?" (Death, where is your sting?). It builds into a cascading call for all children of God to rejoice because Christ has risen.

In the choir loft during the Easter season, this song is a powerhouse. The repeated, driving "Ike, Ike, Ike" in the chorus builds an incredible momentum that lifts the spirit of the entire church. It is a perfect fit for Easter Sunday Mass or a festive choral concert, carrying the profound hope and celebration of the risen Lord.