CHINEKE, ODOGWU! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Oct 27, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

CHINEKE, ODOGWU! by Jude Nnam — Lyrics

[INTRO] Chukwu onye kacha mma Onye k'anyị g'eji tunyere Gị Onye dị ka Gị Nna gọzie Okike kacha mma [TUTTI] Kwerenụ Dinwenụ ukwe ọhụrụ Kwerenụ Dinwenụ Chineke ukwe ọhụrụ Kwerenụ Dinwenụ Chineke ukwe ọhụrụ wepụt' olu Gị Aha ya dị nsọ Wepụt' olu Gị kwebie n'ọnụ Gị Ọrụ ọma ee naagọzi Nụrebanụ na Chineke anyị bụ Odogwu! Chineke anyị bụ Odogwu! N'ọ bụ Odogwu n'agha Aha ya Odogwu n'agha Kọwapụta ebube ya na mba niile Kwupụta ihe ọma nke nzọpụta ya Ebube ya n'obodo niile Ozi ọma nke nzọpụta Na mba niile ụbọchị niile Gwanụ mba niile taa mba obodo niile
Read full lyrics

About CHINEKE, ODOGWU!

"CHINEKE, ODOGWU!" is an expansive, through-composed Igbo choral anthem of praise and thanksgiving. Written by Jude Nnam for a 1999 liturgical music competition in Abuja, the piece is a grand celebration of God's majesty, power, and creation. The title points to God as the mighty warrior, the supreme creator who commands the heavens and the earth.

The lyrics call on all nations, the sun, moon, stars, and all living creatures to praise the Almighty. The music moves through highly dynamic sections, starting with a reverent duet before launching into a fast-paced, rhythmic full-choir proclamation. Later, a soaring soprano solo floats over a steady choral ostinato, leading into a majestic "Gloria Patri" (Otito dịrị Nna) and a triumphant coda declaring that God is the ultimate hero ("Odogwu").

Because of its scale and vocal complexity, choirs typically reserve this piece for special occasions, choral festivals, or as a grand thanksgiving anthem. It requires stamina and precision, but when sung with full energy, it lifts the entire congregation into a spirit of awe and joyful worship.