SI AMEN (REV. 1) by Sir Sam. Ojukwu — Lyrics

Sir Sam. Ojukwu Igbo Hymns Anthems Concert Sacred songs Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen! SECTION 1 Ngozi nile, ngozi e, na otuto nile, otuto, Na amamihe nile, na ekele nile, Na nsọpụrụ, nsọpụrụ nile, Na ike, ike nile na ume nile, Iko nile na ume nile, ike nile, Ike nile n'ume nile, ike, ike, ike, Ike nile n'ume nile. SECTION 2 Chineke anyị o, Chineke anyị o, Rue mgbe nile, mgbe nile ebigh ebi. Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen! SECTION 3 Ngozi nile, ngozi, ngozi, Ngozi, ngozi, ngozi nile, ngozi, ngozi, Diri Chineke anyị o. Otuto diri Chineke anyị. Amen, Amen, Amen. Otuto diri Chineke anyị, si Amen, Amen, Amen. Otuto diri Chineke anyị o, Otuto diri Chineke, Chineke anyị, Amen, diri Chineke anyị o, Rue mgbe ebigh ebi. Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen! SECTION 4 Amamihe nile diri Chineke, Amamihe, amamihe nile, amamihe, amamihe. Ekele ekele nile, diri Chineke, Ekele nile, ekele, ekele, Diri Chineke anyị o. Nsọpụrụ nile diri Chineke, Nsọpụrụ nile, nsọpụrụ nile, Nsọpụrụ diri Chineke anyị o. SECTION 5 Ike, ike, ike nile, ike, ike, ike nile, Ike, ike, ike nile, ike, ike, ike nile. Ume, ume, ume nile, ume, ume, ume nile, Ume, ume, ume nile. Ike n'ume, ike n'ume, ike n'ume, ike n'ume, Ike n'ume, ike n'ume nile diri Chineke anyị o, Diri Chineke anyị mgbe nile, mgbe nile ebigh ebi. CODA Si Amen, Amen, Amen, mgbe nile! Amen, Si Amen, Amen, Amen, mgbe nile, Amen. Si Amen, Amen, Amen, mgbe nile! Amen, Si Amen, Amen, Amen, mgbe nile, Amen. Si Amen, Si Amen. SOLO Ngozi ngozi nile, si nu Amen. Otuto otuto mgbe nile, si nu Amen. Amamihe nile, maka amamihe nile, Ekele ekele, ekele nsọpụrụ na ike ike nile, Diri Chineke, Amen, Amen, Amen, Amen. Ngozi nile o, Amen, Amen, Amen, Amen. Otuto nile diri Chineke anyị o.

Download the sheet music

SI AMEN (REV. 1)

SI AMEN (REV. 1)

By Sir Sam. Ojukwu
Staff & Solfa
Igbo
7 pages
4 Downloads
Hymns Anthems Concert Sacred songs Celebrations
0 0

More lyrics you may want