Full Lyrics
Onye mmehie ka mbụ,
Ya na onye nke hiere ụzọ,
N'onye nke n'amaghị Ọ n'ụzọ nk'igwe:
Ya na Nna ya bụ Ony'okike.
Nụ olu nke Jisos,
Onyenweanyị n'eji Ok'ịhụnanya
Na Ebere n'asị:
"Mgbaghara dị, Bịa n'okwukwe!"
Nanị okwukwe bụ ihe mji bịa;
Gee ntị, gee ntị,
Unu gekwanụ ntị
Ụda olu Onyenweanyị n'eji
Ok'ịhụnanya na Ebere n'asị:
"Mgbaghara dị, Bịa n'okwukwe!"