JESU NA - AGBAGO by ADAWAI JAMES — Lyrics

ADAWAI JAMES Igbo Easter Hymns Hymns Recessional / Dismissal Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Ọ gịnị k'unu n'enel'anya n'igwe? Jesu mo na kwuru Nna ya. REFRAIN 1 Jesu onye meriri ọnwụ, Onye bilitere n'ọnwụ, Naagbago n'igwe, Ọ gaabịa ọzọ n'ụwa. VERSE 1 Jesu mo, Onye n'agbago n'igwe, Nwa Chineke, atụl'ụjọ, Ọ gaabịa ọzọ. VERSE 2 Jesu mo, Onye kpubere okpu ogwu, N'agbago n'igwe, Nwa Chineke, chere og'e jike N'ebube a bia. REFRAIN 2 Ọ naagbago n'igwe, Jesu gaabịa ọzọ n'ụwa.

Download the sheet music

JESU NA - AGBAGO

JESU NA - AGBAGO

By ADAWAI JAMES
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Easter Hymns Hymns Recessional / Dismissal Hymns
0 0

More lyrics you may want