Full Lyrics
EZUMIKE EBEBE (1ST CHORUS UKWE MBATA)
CHORUS
Ezumike ebebe
nye ha Onyenwe m
Ezumike ebebe
k'ihe di ebighi ebi
chakwasi ha aa
VERSE 1
O wesiri O Chineke
ka a bunyere Gi abu na Zion
nkwa e kwere Gi
A gaakwu ya na Jerusalem
Nnuru irio m
mmadu nile
gaabiakwute Gi
BIANU NDI DI NGOZI NKE NNAM (ALLELUIA ACCLAMATION)
Bianu ndi di ngozi nke Nna m
Bianu n'ala eze nkwadoro unu
eri mbido n'okike uwa