Full Lyrics
REFRAIN
Ezi Chineke anyi abiago,
Chukwunna Onye nwe anyi,
anyi biara n'ihu gi,
na lee umu gi.
Chineke moo,
nuru aririo anyi,
lee Chukwu,
nuru aririo anyi.
VERSE 1
Tata bu ubochi Chukwu mebere,
k'anyi nuriba nu.
Ezi Chukwu dimma,
lee ndi huru anya.
Chineke moo biko,
gozie anyi.
VERSE 2
Otu bochi na be gi,
o ka mma kari
nnukwu ruru afo ebe ozo.
M na lee,
anyi abiago ime uche gi.
Chineke moo biko,
gozie anyi.
VERSE 3
I bu Chukwu oma,
I bu Chukwu oma,
Onye kere elugwe n'ala,
na ihe nile di n'ime ya.
Chineke moo biko,
gozie anyi.