Etu jesu siri nwuo by Fr. Ezenduka — Lyrics

Fr. Ezenduka Igbo Entrance songs Easter Hymns Burial / Funeral Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Etu Jesu siri nwụọ kulitekwa n'ọnwụ, etu ahụ ka Nna g'esi kulite ndị nile nwụrụ na Kristi. Otu mmadụ nile siri ket'ọnwụ n'aka Adam, etu ahụ ka madụ nile g'esi keta ndụ n'aka Kristi. Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.

Download the sheet music

Etu jesu siri nwuo

Etu jesu siri nwuo

By Fr. Ezenduka
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Entrance songs Easter Hymns Burial / Funeral Hymns
0 0

More lyrics you may want