Missa Nke Ndi Nwuru Anwu N'oge Ista (Etu Jesu Siri Nwuo) — Lyrics

Igbo Burial / Funeral Hymns Entrance songs Easter Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Etu Jesu siri nwuo kulitekwa n'ọnwụ, otua ka Nna g'asi kulite ndi nile inwuru na Kristi. Etu mmadụ nile siri ket'ọnwụ n'aka Adam, ebia hụ ka mmadụ nile g'esi kete ndụ n'aka Kristi. Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.

Download the sheet music

Missa Nke Ndi Nwuru Anwu N'oge Ista (Etu Jesu Siri Nwuo)

Missa Nke Ndi Nwuru Anwu N'oge Ista (Etu Jesu Siri Nwuo)

Solfa
Igbo
1 page
7 Downloads
Burial / Funeral Hymns Entrance songs Easter Hymns
0 0

More lyrics you may want