ANYI G'EJE N'IHU CHINEKE by Jim Madu — Lyrics

Jim Madu Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Anyị g'eje n'ihu Chineke nye Y'ekele Ony'obi ọma nke Ya n'enweghị ube Anyị g'eji nnukwu Aja nke Missa too Ya Wee rịọ kwa Ya mgbaghara njọ. VERSE 1 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye ker'ụwa nile REFRAIN Anyị g'eje gbuoro Ya ikpere kpo isiala nye Ya VERSE 2 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye ker'akụ n'ụba nile VERSE 3 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye kere ụwa chọọ ya mma VERSE 4 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye kere mmadụ nye ya uche nye ya akọ nye kwa ya ogugu isi VERSE 5 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye kere ụwa chọọ ya mma nye ya mmadụ.

Download the sheet music

ANYI G'EJE N'IHU CHINEKE

ANYI G'EJE N'IHU CHINEKE

By Jim Madu
Solfa
Igbo
3 pages
18 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want