E KWEREM N'OTU CHUKWU by Fernandez Muogbo — Lyrics

Fernandez Muogbo Igbo Creed (I believe) Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

E kwerem n'otu Chukwu, E kwerem n'otu Chukwu, E kwerem n'otu Chukwu, Chukwu n'otu Chukwu kwu. Nna ji'ke nile, Nna ji'ke nile, Onye mere ligwe n'ala na ihe dum, A n'ahu anya na'ndi'a na ghi'ahu'anya. Ya notu onye nwanyi Jesu Kristi, Nna muru tupu eh uwa tuwa nile. Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe, Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu. Mu amuru y'amu emeghi y'eme, Ya na Nna bu otu ihe n'ihe ha, Ji buru Chukwu n'ihe ha ji buru Chukwu. Onye si na ya mee ihe dum, Onye maka ihia nyi bu mmadu, Na maka ihi nzoputa nyi. Siri n'eligwe, siri n'eligwe, Siri n'eligwe gbadata. O wera hu ahu, o wera hu ahu, O wera hu na Virgin Maria, Site na Muo nso o buru mmadu. A bia kpogbuo ya n'obe, N'obe n'obe n'ihia nyi n'ogo, Chichi Pontus Pilate o nwuo o, Nwuo o nwuo elie ya. E obiliwo, e obiliwo, E obiliwo, e obiliwo. Ma n'obili tere n'ubochi nke ato ka, Akwukwo nso siri kwue o. Lagoro n'eligwe o nodu naka nri Nna, Ma o ga biagha chiozo nebube ya i, Kpe ndi di ndu na ndi nwura nwu'ikpe o. Nye ochichi y'enweghi'n jedebe, Onye ochichi y'enweghi'n jedebe. E obiliwo, e obiliwo, obiliwo. E kwerem na Muo nso, Onye nwanyi n'enye ndu, Onye siri na Nna na Nwa puta, Onya n'esepkuru netokodo ya na Nna na, Onye si n'onu ndia muma kwuokwu. E kwerem n'otu nzukon so Katolik n'Apostolik. E kwuputam'otu baptisma, Nke mgbaghara njo. A na ma tu'anya, a na ma tu'anya, Mbilite n'onwu ndi nwur'anwu, Na nd'uwa na bianu. Amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen.

Download the sheet music

E KWEREM N'OTU CHUKWU

E KWEREM N'OTU CHUKWU

By Fernandez Muogbo
Staff & Solfa
Igbo
11 pages
3 Downloads
Creed (I believe) Hymns
0 0

More lyrics you may want