E KWEREM N'OTU CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Fernandez Muogbo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 11 pages

E KWEREM N'OTU CHUKWU by Fernandez Muogbo — Lyrics

E kwerem n'otu Chukwu, E kwerem n'otu Chukwu, E kwerem n'otu Chukwu, Chukwu n'otu Chukwu kwu. Nna ji'ke nile, Nna ji'ke nile, Onye mere ligwe n'ala na ihe dum, A n'ahu anya na'ndi'a na ghi'ahu'anya. Ya notu onye nwanyi Jesu Kristi, Nna muru tupu eh uwa tuwa nile. Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe, Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu. Mu amuru y'amu emeghi y'eme, Ya na Nna bu otu ihe n'ihe ha, Ji buru Chukwu n'ihe ha ji buru Chukwu. Onye si na ya mee ihe dum, Onye maka ihia nyi bu mmadu, Na maka ihi nzoputa nyi. Siri n'eligwe, siri n'eligwe, Siri n'eligwe gbadata. O wera hu ahu, o wera hu ahu, O wera hu na Virgin Maria,
Read full lyrics

About E KWEREM N'OTU CHUKWU

"E Kwerem N'Otu Chukwu" is a majestic and sweeping Igbo setting of the Nicene Creed, composed by Fernandez Muogbo. Sung during the Mass just after the homily on Sundays and solemnities, this piece allows the choir to lead the congregation in the ultimate profession of the Catholic faith. From the opening declaration of belief in one God, the music journeys through the core mysteries of salvation history.

Muogbo's arrangement is beautifully through-composed, shifting in mood and tempo to match the profound text. The choir moves from the bright, rhythmic affirmation of God the Father to a reverent, hushed tone for the Incarnation ("O wera hu na Virgin Maria"), before rising into a triumphant, joyful proclamation of the Resurrection ("E obiliwo"). The piece weaves the voice parts together dynamically—sometimes letting the lower voices lead the narrative before the sopranos soar back in—culminating in a glorious, cascading series of Amens. It is a deeply moving choral work that brings the words of the Creed to life in the choir loft.