Full Lyrics
CHORUS
Echichi ony'ukọ Chukwu na Katolic emego kenye.
Okenye na Zayọn! (Zayọn!) Zayọn! (Zayọn!) Zayọn anyi bu Africa.
Echichi ony'ukọ Chukwu na Katolic emego kenye.
Okenye na Zayọn! (Zayọn!) Zayọn! (Zayọn!) Zayọn anyi bu Africa.
Okeny'adighi mma ikọ n'obodo.
Okeny'adighi mma ikọ cha cha!
Okeny'adighi mma ikọ n'obodo.
n'obodo. n'obodo. a eh!
CANTOR & CHOIR
Cheta oh! Cheta oh nwannem
Cheta cheta oh nwannem
Cheta cheta oh umunnem, cheta cheta oh nwannem
Cheta oh! Cheta oh, nnọ nyere ha bukwa ihe ngozi
Cheta oh! Cheta oh! cheta, cheta na nnọ nyere ha bukwa ihe ngozi n'ezie
Cheta, cheta, ta umunnem cheta. Cheta doh, cheta
Cheta cheta oh nwannem
Cheta cheta oh na nnọ nyere ha n'eweta kwa udo
CHORUS
Echichi Echichi ony'ukọ Chukwu na Katolic emego kenye.
Okenye na Zayọn! (Zayọn!) Zayọn! (Zayọn!) Zayọn anyi bu Africa.
CANTOR & CHOIR
Echichi nke n'igwe e n'igwe, e n'igwe
Zayọn! (Zayọn!) Zayọn! (Zayọn!) Zayọn anyi bu Africa.
Echichi ony'ukọ Chukwu na Katolic emego kenye.
Okenye na Zayọn! (Zayọn!) Zayọn! (Zayọn!) Zayọn anyi bu Africa.
Onyiny'udo
Onyiny'udo bu onyinye ndi'ukọ Chukwu onyiny'udo. Onyiny'udo
O tite mmanu'obodo bu'onyiny'udo
Onyiny'udo bu onyinye ndi'ukọ Chukwu onyiny'udo. Onyiny'udo
Ekene di kwara Chukwu mgbe nile
Onyiny'udo bu onyinye ndi'ukọ Chukwu onyiny'udo. Onyiny'udo
ADAGIO
Ngozi diri ndi'ukọ Chukwu niile.