Echichi Ony'ukọ Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Echichi Ony'ukọ Chukwu by Onwubuya Charles Ikechukwu — Lyrics

CHORUS Echichi ony'ukọ Chukwu na Katolic emego kenye. Okenye na Zayọn! (Zayọn!) Zayọn! (Zayọn!) Zayọn anyi bu Africa. Echichi ony'ukọ Chukwu na Katolic emego kenye. Okenye na Zayọn! (Zayọn!) Zayọn! (Zayọn!) Zayọn anyi bu Africa. Okeny'adighi mma ikọ n'obodo. Okeny'adighi mma ikọ cha cha! Okeny'adighi mma ikọ n'obodo. n'obodo. n'obodo. a eh! CANTOR & CHOIR Cheta oh! Cheta oh nwannem Cheta cheta oh nwannem Cheta cheta oh umunnem, cheta cheta oh nwannem Cheta oh! Cheta oh, nnọ nyere ha bukwa ihe ngozi Cheta oh! Cheta oh! cheta, cheta na nnọ nyere ha bukwa ihe ngozi n'ezie Cheta, cheta, ta umunnem cheta. Cheta doh, cheta Cheta cheta oh nwannem Cheta cheta oh na nnọ nyere ha n'eweta kwa udo
Read full lyrics

About Echichi Ony'ukọ Chukwu

"Echichi Ony'ukọ Chukwu" is a vibrant, celebratory anthem composed specifically for the ordination of Catholic priests. In the Nigerian church, an ordination is a profound community event, and this song captures the immense joy of welcoming a new priest into the fold. The lyrics proudly declare the Catholic priesthood as a heavenly gift ("onyinye ndi'ukọ Chukwu") that brings peace and blessings to the people.

The music is structured with a lively call-and-response dynamic, allowing a cantor to lead the congregation and choir in praising God for the gift of holy orders. As the choir sings of Zion and the African church, the rhythm naturally invites movement and thanksgiving. The piece concludes with a solemn, beautiful adagio prayer: "Ngozi diri ndi'ukọ Chukwu niile" (Blessings be upon all priests of God), perfectly capturing the reverence of the ordination rite.

Choirs will find this piece especially fitting for ordination Masses, anniversaries of priestly ordination, or any grand celebration honoring the clergy. Its blend of energetic praise and prayerful blessing makes it a memorable addition to the liturgy.