EBUBE CHUKWU by Fr. Ben Agbo — Lyrics

Fr. Ben Agbo Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Anthems Responsorial Psalms Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chukwu Nna Ọkaka, Chukwu Nna ị dị ebube Onye ker'ụwa Eluigwe n'ụwa n'ekwupụt' ebube gị Chukwu Ọkaka bja nar' ekele Eluigwe n'egosi n'ị dị ebube Chukwu Eluigwe n'egosi nsọpụrụ gị Chineke Ọrụ aka gị ka mba r'igwe na egosi Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi Eluigwe n'egosi, Eluwa n'egosi Ihe nile ị kere n'egosi ọrụ ebube gị Chineke Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi ...be Chukwu, Eluigwe n'egosi nsọpụrụ gị Chineke Ọrụ aka gị ka mba r'igwe na egosi Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi BARITONE SOLO Eluigwe, Eluwa n'egosi, e Ha ncha n'egosi ebube gị Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi Ihe nile ị kere n'ekwupụta ebube gị Ehihie n'abalị n'ekwupụta maka gị Oke okwu ọbụla adịghị na ya mancha SOPRANO SOLO Eluigwe n'egosi nsọpụrụ gị Chukwu Eluigwe n'egosi nsọpụrụ gị Chukwu Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi Ọrụ aka gị ka mba ri gwe n'egosi Naanị gị bụ Chukwu Onye ker'igwe, Onye ker'ụwa kee mmadụ Ihe nile ị kere ke n'elu wa n'egosi ịdị mma gị Okosimiri nile n'egosi ịdị mma gị Osisi nile dị n'ọhịa n'aja gị mma Mmadụ ị kere ke n'elu wa n'enye nụ gị otito Chukwu okike m o daalụ Ị dị nsọ ya mere m ji aja gị mma n'ebuli gị elu BARITONE SOLO Anyị g'esiana kele gị Chukwu Anyị g'esiana wee kọba olu ebube gị Chukwu Onye n'eme ihe ịrịba mma n'ebe anyị nọ Ndi mmụọ ozi n'akpọ isiala n'enye gị Ụmụ gị 'kere n'enye gị otito Anyị a maghị ebe anyị g'ebido wee kọbam me sọọ mma gị Chineke Nna n'ojuru anya Ọ dịghị mmadụ nke n'alu olu ebube na nio Naanị gị bụ onye kwesịrị ntụkwasị obi Papa Eluigwe n'egosi nsọpụrụ gị Na r'ekele Eze n'arọ tito Anyị n'asị gị dalụ O Eze n'ị dị ebube ewo Eluigwe ọrụ aka gị Nna ka mba r'igwe n'egosio Eluigwe ha n'egosi nsọpụrụ gị E wo mh Ha n'egosi, ha n'egosi, ha n'egosi Oh Oh mba r'igwe n'egosi Oh E wo E wo ha n'egosi, ha n'egosi n'ị dị ebube Chukwu O! Ha n'egosi n'ị siri ike Chukwu O! Eze m o

Download the sheet music

EBUBE CHUKWU

EBUBE CHUKWU

By Fr. Ben Agbo
Staff & Solfa
Igbo
13 pages
1 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Anthems Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want