EBUBE CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Fr. Ben Agbo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 13 pages

EBUBE CHUKWU by Fr. Ben Agbo — Lyrics

CHORUS Chukwu Nna Ọkaka, Chukwu Nna ị dị ebube Onye ker'ụwa Eluigwe n'ụwa n'ekwupụt' ebube gị Chukwu Ọkaka bja nar' ekele Eluigwe n'egosi n'ị dị ebube Chukwu Eluigwe n'egosi nsọpụrụ gị Chineke Ọrụ aka gị ka mba r'igwe na egosi Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi Eluigwe n'egosi, Eluwa n'egosi Ihe nile ị kere n'egosi ọrụ ebube gị Chineke Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi ...be Chukwu, Eluigwe n'egosi nsọpụrụ gị Chineke Ọrụ aka gị ka mba r'igwe na egosi Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi BARITONE SOLO Eluigwe, Eluwa n'egosi, e Ha ncha n'egosi ebube gị Ọrụ aka gị ka mba r'igwe n'egosi Ihe nile ị kere n'ekwupụta ebube gị Ehihie n'abalị n'ekwupụta maka gị Oke okwu ọbụla adịghị na ya mancha SOPRANO SOLO
Read full lyrics

About EBUBE CHUKWU

"Ebube Chukwu" is a majestic choral setting of Psalm 19, declaring that the heavens and all creation proclaim the glory of God. Composed by Rev. Fr. Ben Agbo, this piece is a staple in the repertoire of Nigerian Catholic choirs, known for its grand, sweeping architecture and expressive vocal solos. The song opens with a powerful, full-choir proclamation of God's majesty before unfolding into a through-composed anthem that gives voice to the psalmist's awe at the natural world.

The arrangement skillfully uses the different sections of the choir to paint the text. After the robust opening chorus, a Baritone solo steps forward to narrate how day and night pour forth speech, followed by a soaring Soprano solo that marvels at the oceans, trees, and humanity itself praising the Creator. The piece culminates in a final, impassioned Baritone section that leads the choir in a litany of thanksgiving and adoration.

Because of its scale and scriptural depth, "Ebube Chukwu" shines brightest as a formal anthem during festive Masses, concerts, or as a triumphant recessional. It demands strong soloists and a choir ready to embrace its dynamic shifts, rewarding both singers and congregation with a profound musical reflection on God's infinite power.