IKE AGWUWO ONWU by Uche Martin — Lyrics

Uche Martin Igbo Easter Hymns Gospel Acclamation / Alleluia Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Alleluia, Alleluia Ike agwụwọ ọnwụ, ike agwụwọ ọnwụ Ka ndị nile kwere na Kristi ṅụrịwa ọṅụ Na Kristi emeriwo ọnwụ Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia VERSE 1 (Duet) Jesu Ọkpara Chukwu Jesu Ọkpara Chukwu Onye si n'eligwe bịa Onye si n'eligwe bịa Onye si n'eligwe bịa n'ụwa Maka nzọpụta nke mmadụ Emeriwo ọnwụ Mee ka anyị nwer'onwe n'onye ọjọọ VERSE 2 (Sop. only) Isi aṅụrị anyị bụ na Kristi Ọnwụ ole ebe ike gị? Isi aṅụrị anyị bụ na Kristi Kunitere n'ọnwụ Kunitere n'ọnwụ Ka ndị nile nwer'ọṅụ lee aṅụrị a Ụmụ Chineke VERSE 3 Onye kwere na Kristi Nwụrụ maka ya Jesu Kristi onye kwere na Kristi Kunite n'ọnwụ a nwere isi ọma Ngọzi dịrị ndị naahụghị n'anya Ndị naahụghị n'anya Dịrị ndị naahụghị n'anya Ma kwere n'ozi ọma Ma kwere na Kristi Ma kwere n'ozi ọma Ma kwere na Kristi VERSE 4 Ka ihe ọbụna Ka ihe ọbụna Chukwu kere gọrịbenu Gọrịbe, gọrịbenu Gọrịbenu, gọrịbenu Gọrịbenu, gọrịbenu Gọrịbenu, gọrịbenu Na Kristi emeriwo ọnwụ n'ụwa Ga pụta gọrịbenu kwenu Alleluia OUTRO Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia

Download the sheet music

IKE AGWUWO ONWU

IKE AGWUWO ONWU

By Uche Martin
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Easter Hymns Gospel Acclamation / Alleluia Hymns
0 0

More lyrics you may want