IKE AGWUWO ONWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Uche Martin
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

IKE AGWUWO ONWU by Uche Martin — Lyrics

INTRO Alleluia, Alleluia Ike agwụwọ ọnwụ, ike agwụwọ ọnwụ Ka ndị nile kwere na Kristi ṅụrịwa ọṅụ Na Kristi emeriwo ọnwụ Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia VERSE 1 (Duet) Jesu Ọkpara Chukwu Jesu Ọkpara Chukwu Onye si n'eligwe bịa Onye si n'eligwe bịa Onye si n'eligwe bịa n'ụwa Maka nzọpụta nke mmadụ Emeriwo ọnwụ Mee ka anyị nwer'onwe n'onye ọjọọ VERSE 2 (Sop. only) Isi aṅụrị anyị bụ na Kristi Ọnwụ ole ebe ike gị? Isi aṅụrị anyị bụ na Kristi Kunitere n'ọnwụ
Read full lyrics

About IKE AGWUWO ONWU

"Ike Agwụwọ Ọnwụ" is a triumphant Easter anthem that announces the ultimate victory of Christ over the grave. The title itself paints a vivid picture of death losing its strength and grip, defeated by the resurrection. Opening with a bright and joyful Alleluia, the song calls on all believers to rejoice because the Son of God, who came from heaven for our salvation, has conquered death and set us free.

The verses walk the choir and congregation through the core of the Easter mystery. From a gentle duet reflecting on Christ’s saving mission to the bold, taunting question, "Ọnwụ ole ebe ike gị?" (O death, where is your power?), the music builds in confidence and joy. It reminds us of the blessing promised to those who have not seen yet believe, urging all of creation to join in the celebration.

This piece is a wonderful choice for Easter Sunday Mass, fitting perfectly as a Gospel Acclamation or a lively recessional hymn. Choirs will appreciate the dynamic shifts between the unison lines, the expressive solos, and the full, resonant harmonies of the Alleluia chorus that bring the celebration of the resurrection to life.