Full Lyrics
CHORUS
K'anyị jee n'ụlọ Ezeudo,
Zukọta nụ, k'anyị jee!
Kụnie k'anyị jee n'ụlọ Ezeudo,
Maka n'ọ bụ Chukwu ker'ụwa Ony'ọma m o,
K'anyị weli nụ olu anyị jaa ya mma.
Bịa o, bịa k'anyị jee.
Ụmụ mmadụ kwebe n'ukwe maramma,
K'anyị jee nụ chọọ ya mma.
Kụnie k'anyị jee.
VERSE 1
Amụrị jụrụ m ọnụ m oge m nụrụ k'aha kwuru sị
K'anyị jee nụ n'ụlọ ya
K'anyị jee nụ kele ya
Kwebe ukwe maramma,
K'anyị jeetoonụ Chukwu bi n'igwe
Maka ezi udo chi chukwu debere
Kwebe ukwe maramma
Maka Chineke anyị dị anyị mma.
VERSE 2
Obi dị mma
K'anyị jiri bịa n'ebe gị
Nara, nara, nara.
Magozie anyị n'uju.
VERSE 3
K'anyị gaba nụ na Ugwu Zayọn
Ebe anyị gaahụ Chukwu ihu na ihu
Maa kpọrọ isiala, nyekwa ya ekele,
Ekele kwesịrị ya.
CODA
Kụnie k'anyị jee nụ n'obi dị
Nie nụ, kụnie, bịa k'anyị jee nụ n'obi dị.