K'ANYI JEE N'ULO EZEUDO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Jul 22, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

K'ANYI JEE N'ULO EZEUDO by Ezeadireje Valentine / Enegido Chibuike — Lyrics

CHORUS K'anyị jee n'ụlọ Ezeudo, Zukọta nụ, k'anyị jee! Kụnie k'anyị jee n'ụlọ Ezeudo, Maka n'ọ bụ Chukwu ker'ụwa Ony'ọma m o, K'anyị weli nụ olu anyị jaa ya mma. Bịa o, bịa k'anyị jee. Ụmụ mmadụ kwebe n'ukwe maramma, K'anyị jee nụ chọọ ya mma. Kụnie k'anyị jee. VERSE 1 Amụrị jụrụ m ọnụ m oge m nụrụ k'aha kwuru sị K'anyị jee nụ n'ụlọ ya K'anyị jee nụ kele ya Kwebe ukwe maramma, K'anyị jeetoonụ Chukwu bi n'igwe Maka ezi udo chi chukwu debere
Read full lyrics

About K'ANYI JEE N'ULO EZEUDO

"K'anyị Jee N'ụlọ Ezeudo" is a vibrant and joyous Entrance hymn that calls the congregation to gather in the house of the Lord, the King of Peace. Drawing its inspiration from the familiar words of Psalm 122—"I rejoiced when I heard them say: let us go to God's house"—the song captures the eager anticipation of a Catholic community coming together for Mass.

The melody is bright and rhythmic, perfectly suited for a lively procession down the aisle. As the choir sings the opening chorus, inviting everyone to rise and lift their voices in praise, it sets a tone of profound gratitude. The verses reflect on the joy of encountering God face to face on Mount Zion, and the sopranos lead a beautiful call to offer thanks for the peace He provides. It is a wonderful choice for festive Sundays and grand liturgical celebrations where the spirit of thanksgiving is high, instantly uniting the choir and the pews in worship.