LABANU N'UDO by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Labanụ n'udo, ụmụnne m, Aja Misa gwụsịgo, Ekele dịrị Chukwu. N'Aja Misa gwụsịgo, Ụmụnne m labanụ n'udo, Jee kwusabanụ oziọma Chineke. VERSE 1 Ekele dịrị Chineke, Maka n'ọ gọzigo anyị site n'Aja Misa, Ụmụnne m laba. VERSE 2 O ji Yukaristia were zụọ anyị n'ịdịmma, Anyị erigom nni ọma n'enye ndụ, Ụmụnne m laba. VERSE 3 K'anyị jee kwusabanụ oziọma Chineke, K'anyị jee gosiri ụmụ ụwa Chukwu n'anya Kristi, Ụmụnne m laba. VERSE 4 Laba leta ndị ọrịa, Laba leta ndị mkpọrọ, Laba ka ị mee ka mba niile hụ ịdịmma Chukwu, Laba o.

Download the sheet music

LABANU N'UDO

LABANU N'UDO

By Emma Orji
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want