DUBEM, CHINEKE by CHIZIM CHUKWUKA — Lyrics

CHIZIM CHUKWUKA Igbo English Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

[DUBEM, CHINEKE] Dubem o Chineke, dubem o, n'ihi na agbabawọ m n'ime Gị, Dubem o Chineke, dubem o n'ihi na agbabawọ m n'ime Gị. Ebe m nwere Eze Jesus, m gaghị atụ egwu ọzọ, Nkume mgbe ebighebi, kwe ka m zoro n'ime Gị. Gị sịrị nwa atụla egwu n'ihi na Gị nọ nso, Sịrị nwa atụla egwu lela anya bụrụ Chineke nio, N'ihi na Gị bụ Chineke nio, ị gaagba m, Nara aka nri Gị kwayide m, Nna, ka m ghara ịda. [OPTIONAL] N'ime okwukwe ka Moses jiri kpọrọ ụmụ Israel gafere osimiri, ndị agha ya gwụrụ n'ime ya. Site n'okwukwe ka Naomi jiri nweta ngọzi nwa. Wedo okwukwe lela n'elu Gị, Nna, k'anyị wee guzo sie ike, ma ebili mmiri ọ nna nayika awa Chineke m anya, E wezụgara ugwu n'ọnọdụ ya Chineke m. ma ebili mmiri ọ nna nayika awa Chineke m anya, Ekwensu naawagharị mgbe niile Chineke m. ma ebili mmiri ọ nna nayika awa Chineke m anya, Nere ka m nọ n'uGi kwagide m Nna ka m ghara ịda. [CODA] O Chineke m, dube m o, dube m o Chineke dube m o n'ihi agbabawọ m n'ime Gị, dube m o Chineke n'ihi agbabawọ m n'ime Gị, dube m o uh ebe m nwere Eze m, Jesus atụ egwu ọzọ, ebe Jesus, ebe m nwere ebe m nwere Eze m gaghị atụ egwu ọzọ, Nkume mgbe ebighebi, kwe ka m zoro n'ime Gị. [FISHERS OF MEN] I will make you fishers of men, fishers of men, fishers of men, I will make you fishers of men if you follow me. If you follow me, if you follow me, I will make you fishers of men if you follow me. Hear Christ calling, Come unto me, come unto me, come unto me. Hear Christ calling, Come unto me, I will give you rest. I will give you rest, I will give you rest, Hear Christ calling, Come unto me, I will give you rest.

Download the sheet music

DUBEM, CHINEKE

DUBEM, CHINEKE

By CHIZIM CHUKWUKA
Solfa
Igbo, English
4 pages
1 Downloads
Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want