DUBEM, CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: CHIZIM CHUKWUKA
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo, English
Pages: 4 pages

DUBEM, CHINEKE by CHIZIM CHUKWUKA — Lyrics

[DUBEM, CHINEKE] Dubem o Chineke, dubem o, n'ihi na agbabawọ m n'ime Gị, Dubem o Chineke, dubem o n'ihi na agbabawọ m n'ime Gị. Ebe m nwere Eze Jesus, m gaghị atụ egwu ọzọ, Nkume mgbe ebighebi, kwe ka m zoro n'ime Gị. Gị sịrị nwa atụla egwu n'ihi na Gị nọ nso, Sịrị nwa atụla egwu lela anya bụrụ Chineke nio, N'ihi na Gị bụ Chineke nio, ị gaagba m, Nara aka nri Gị kwayide m, Nna, ka m ghara ịda. [OPTIONAL] N'ime okwukwe ka Moses jiri kpọrọ ụmụ Israel gafere osimiri, ndị agha ya gwụrụ n'ime ya. Site n'okwukwe ka Naomi jiri nweta ngọzi nwa. Wedo okwukwe lela n'elu Gị, Nna, k'anyị wee guzo sie ike, ma ebili mmiri ọ nna nayika awa Chineke m anya, E wezụgara ugwu n'ọnọdụ ya Chineke m. ma ebili mmiri ọ nna nayika awa Chineke m anya, Ekwensu naawagharị mgbe niile Chineke m. ma ebili mmiri ọ nna nayika awa Chineke m anya, Nere ka m nọ n'uGi kwagide m Nna ka m ghara ịda.
Read full lyrics

About DUBEM, CHINEKE

"Dubem, Chineke" is a heartfelt Igbo prayer for divine guidance and protection. The lyrics express a deep, unwavering trust in the Almighty as an eternal rock of refuge. It is a song that resonates deeply during moments of petition, reminding the congregation that with Jesus as their King, there is no reason to fear.

The composition weaves through biblical stories of faith, recalling how Moses led the Israelites across the sea and how Naomi received her blessing. These scriptural anchors encourage the choir and the faithful to stand firm in their belief, even when the storms of life threaten to overwhelm them. It serves beautifully as a prayerful meditation or an anthem of trust during Mass.

Appended to the end of this manuscript is a solfa arrangement of the beloved English hymn "Fishers of Men." Together, these pieces offer a wonderful balance for a choir's repertoire—moving from a profound, personal plea for God's leading to a joyful, rhythmic call to discipleship.