DAALU NNA by Martins Asogwa & Obioha Ogbonna — Lyrics

Martins Asogwa & Obioha Ogbonna Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Anthems Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Onyegbula soro mu kelee Chineke Kelee Dinwenu Too Ya ndi muozi ne je nu Kelee Dinwenu eh Chukwu anyi na efe Onyeoma Chukwu anyi na efe di nma Mmeworo gị ihe di ukwu Eze Mmeworo gị ihe di ukwu daalụ Nna daalụ Ya di ukwu Eze Onyeoma iheoma Ya di ukwu otito O Eze daalụ, O Nna daalụ O bu Chukwu kere uwa niile anyi abiala Mbu O ga bia ozo Onwehi ihe Chukwu onyeoma mere no ihe ezinoyim a pughi imere m o Bulie ya elu, bulie ya elu Nye Onyeoma otito Nye bia nye ya otito [ALTO SOLO] Onyeoma mee Ma Chukwu Nna mu Mee Onye ukwu ekele, otito O ji amma ka anyi nenye gi Nara e Odogwu Site n'obi ochugnyi biko Chi mo Na I bu Chukwu Okaka m e eh Onyedika Chineke eze ndi eze i ga di eh [TENOR SOLO] Mana Chineke bu Chukwu Mana Chineke bu Odogwu Onyeoma mo Ekele Odogwu o, Ekele Chukwu Kelee ya Soro mu ka anyi too Chineke Ezigbo Chi Odogwu n'agha Dike n'agha Chukwu Okemmiri na ebu ogwe Ikuku ama n'onya Oku na ere ere Nnukwu Chi, Ezigbo Chukwu Eze ndi Eze niile Nnukwu Chi, Chukwu oma Chukwu na eche re m o Daalụ eh [ENDING] O Dinwenu bu Jisos o Odighi Onye di n'uwa ka Gi Odighi Onye di ka Gi Dika Chineke Dika Gi eh O Eze o

Download the sheet music

DAALU NNA

DAALU NNA

By Martins Asogwa & Obioh...
Solfa
Igbo
4 pages
10 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Anthems
0 0

More lyrics you may want