Daalu Nna by Martins Asogwa & Obioha Ogbonna — Lyrics

Martins Asogwa & Obioha Ogbonna Igbo Motets Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

Onyegbula soro mu kelee Chineke, Ndi muozi n'ekele Dinwenu too ya. Chukwu anyi naefe di nma, O meworo anyi ihe di ukwu. Eze onyeoma, iheoma ya di ukwu. O Nna daalu, O Eze, O Eze. Bu Chukwu kere uwa niile, Nwa ya abiala, m bu o gaabia ozo. Nwere ihe Chukwu onyeoma mere mo, Ihe ezi naayilom apughi imere mo. Bulie ya elu, bulie ya elu, Too mmamma e, nye onyeoma otito. Bulie ya elu, too ya, too ya, Too mmamma e, nye onyeoma otito. [Section A] I bu Chineke, I bu Chineke, I bu onyeoma, I bu okaka, I bu onyeoma. [Alto Solo] Onyeoma mee, Chukwu Nna e yi, I bu Chineke. [Chorus] Nara e, Odogwu sibe n'obi, Ochagha, Anyi biko Chimo na I bu Chukwu okaaka meeh, Onye dika Chineke eze ndi eze, I g'adi eh. I mana Chineke bu Chukwu, I mana Chineke bu Odogwu. [Tenor Solo] Odogwu, Odogwu, onyeoma mee, Odogwu o. [Chorus] Kelee ya, kelee ya, Soro mu k'ayi too Chineke, ezigbo Chi. Dike n'agha Chukwu, Okemmiri ngebupugwe, Ikuku amarionya, Oku naere ere, Nnukwu Chi, ezigbo Chukwu, Eze ndi eze niile, nnukwu Chi, Chukwuoma, Chukwu ngechere mo, daalu eh. Mana Chineke bu Odogwu, I mana Chineke bu Chukwu, I bu Odogwu, onyeoma mee, Odogwu o. O Dinwenu bu Jisos o. Odighi onye di n'uwa ka Gi, Odighi onye di ka Gi.

Download the sheet music

Daalu Nna

Daalu Nna

By Martins Asogwa & Obioh...
Solfa
Igbo
6 pages
10 Downloads
Motets Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want