Daalu Nna - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Daalu Nna by Martins Asogwa & Obioha Ogbonna — Lyrics

Onyegbula soro mu kelee Chineke, Ndi muozi n'ekele Dinwenu too ya. Chukwu anyi naefe di nma, O meworo anyi ihe di ukwu. Eze onyeoma, iheoma ya di ukwu. O Nna daalu, O Eze, O Eze. Bu Chukwu kere uwa niile, Nwa ya abiala, m bu o gaabia ozo. Nwere ihe Chukwu onyeoma mere mo, Ihe ezi naayilom apughi imere mo. Bulie ya elu, bulie ya elu, Too mmamma e, nye onyeoma otito. Bulie ya elu, too ya, too ya, Too mmamma e, nye onyeoma otito. [Section A] I bu Chineke, I bu Chineke, I bu onyeoma, I bu okaka, I bu onyeoma. [Alto Solo] Onyeoma mee, Chukwu Nna e yi, I bu Chineke.
Read full lyrics

About Daalu Nna

"Daalu Nna" is a vibrant Igbo praise motet that calls the faithful to join the angels in thanking God. With its energetic rhythms and rich vocal harmonies, the piece creates a powerful atmosphere of gratitude, celebrating God as the creator of the universe and the King of kings. The lyrics encourage everyone to lift God high and offer Him the highest praise for His endless goodness and the great things He has done.

As the song unfolds, it weaves through dynamic choral sections and expressive solo passages that highlight God's mighty attributes—calling Him "Odogwu" (the great warrior) and "Okemmiri" (the great water). Choirs often use this lively anthem during moments of thanksgiving or festive celebrations in the liturgy, where its joyful declaration that "there is no one like Him" truly resonates with the congregation.