CHINEKE BIKO NARA ONYINYE by Ekezie Louis N — Lyrics

Ekezie Louis N Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Chineke nke igwe n'uwa Chineke nke igwe n'uwa biko biko biko biko biko biko nara onyinye nke umu gi ji ezi obi ha na obi diocha bunye gi Gbaghara O Chukwu mmehie anyi o nara obi anyi o n'akoru anyi o n'ahuhu anyi o n'anuri anyi o mee k'obi anyi di ocha n'ihu Gi Ola ocha mbu ola edo Chineke O nweghi nke anyi biana n'onyinye nke anyi n'enye Gi mee k'anyi buru ezigbo umu Gi Sacha anyi anya n'obi mere anyi ebere maka ihe nke anyi nwere k'anyi n'enye Gi Ekele diri Gi Chineke nke Igwe n'ala biko gozie zinu uwa bula ka odi mma

Download the sheet music

CHINEKE BIKO NARA ONYINYE

CHINEKE BIKO NARA ONYINYE

By Ekezie Louis N
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want