CHINEKE BIKO NARA ONYINYE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Ekezie Louis N
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

CHINEKE BIKO NARA ONYINYE by Ekezie Louis N — Lyrics

Chineke nke igwe n'uwa Chineke nke igwe n'uwa biko biko biko biko biko biko nara onyinye nke umu gi ji ezi obi ha na obi diocha bunye gi Gbaghara O Chukwu mmehie anyi o nara obi anyi o n'akoru anyi o n'ahuhu anyi o n'anuri anyi o mee k'obi anyi di ocha n'ihu Gi Ola ocha mbu ola edo Chineke O nweghi nke anyi biana n'onyinye nke anyi n'enye Gi mee k'anyi buru ezigbo umu Gi
Read full lyrics

About CHINEKE BIKO NARA ONYINYE

“Chineke Biko Nara Onyinye” is a heartfelt Igbo offertory hymn that calls on the Creator of heaven and earth to accept the gifts brought forward by His children. The song is a humble plea for God to receive the offerings presented with pure and sincere hearts, acknowledging that all we have comes from Him.

In the choir loft, this piece is a staple during the presentation of gifts at Mass. The verses move beyond the physical offerings of silver and gold, asking God for forgiveness of sins and the purification of hearts. It is a deeply moving prayer that asks God to bless the world and make us His true children through the gifts we bring to the altar.