Chukwu Nna Emeka by Andrew Emeka Chukwu — Lyrics

Andrew Emeka Chukwu Igbo Offertory Hymns Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Nn'emeka, oh Chukwu nn'emeka Ihe Chukwu n'emere m mma Ezi Chukwu n'emere m mma Odogwu akataaka kacha n'emere m mma Ihe Chukwu n'emere m mma O juru manya. Onye dị ka Chukwu? Ụmụnne m o Onye dị ka Chukwu? Ụmụnne m o Onye dị ka Chukwu? Ụmụnne m o Akụkọ emego. Ụwa niile zụkọba nụ kam tupe kene m n'ụzụ Akụkọ juru obi m o Ụwa niile zụkọba nụ kam tupe kene m n'ụzụ Ihe Chukwu mere m o Oh Chukwu ekele dịrị Gị. Ihe Chukwu mere m o O Chukwu ekele dịrị Gị. Nna lụlụ m ọlụ dị ebube Chukwu ekele dịrị Gị. [VERSE 1] Chukwu n'emeworo m ihe dị mma Chukwu nna Onye okike O m'ihe ngbe o ka. Mgbọgba juru doro n'ime ndụ m o O lilanya gwụrụ gwụ Mere ya n'oge ya Daa lụ Chineke Onye n'emere m ihe dị mma. Chineke m o Onye bere bịara me ih'o ji buru chi Chineke m o gosiri m n'o bu Odogwu Onye dika Chi, Onye dika Chi, Onye dika Chineke? Ọ ka dị m mma O Chukwu ekele mma mma. [VERSE 2] Ihe m bere de na eme n'm'ụgbọ ala m So e menje m Oche ndo m Mgbe m n'eje je, mgbe m n'alala Chukwu d'um'eje. E som Chukwu ọma I dum eje Ụjọ adịghị m kam jebe je be, aka Chukwu dị n'azụ m o. I kweghị ka mkpọbi a ụkwụ O buru godu nwa nemichi, e som chi chinedu m o Ebe Chukwu nọnyere m o dị ebube, ebube Gị n'eche m o Chukwu dị ebube, Ụjọ adịghị m kam jebe je be aka Chukwu dị n'azụ m o Kpu ụjọ agwụla tu m o Makana amam N'ezi amam Onye m bụ. Kedu onye g'emegide m o? Amam n'ezi amam Onye m bụ. Ebube Gị n'eche m o. Chukwu dị ebube. Chukwu O Chukwu Ụjọ adịghị m kam jebe je be aka Chukwu dị n'azụ m o. So aga. Nn'emeka ekele mma mma [VERSE 3] A ga m eji gịnị kele Olisa bi n'igwe? Kedu ihe m g'eji, kedu ihe m g'eji wee kele Chukwu? Ọ bụ egwu ọma, ịta, ịta, ịta, egwu dị ụtọ n'adị mma Egwu ọma egwu, egwu, egwu dị mma Kam bute kene ịgba ekwe n'ogene ka nyi tibere ya Ọ bụ alleluia kọ bụ hossanna kam g'ekwere Chukwu. Alleluia hossanna kam g'ekwere Chukwu Gekwere Chukwu Onyi ọma Egwu, egwu egwu dị mma Kam g'ekwere Chukwu Alleluia, hossanna kam g'ekwere Chukwu Ih'o mere juru m anya. O Chukwu ekele Nn'emeka Ih'o mere juru m anya. O Chukwu ekele Mma mma. Ih'o mere juru m anya. O Chukwu Ekele mma mma.

Download the sheet music

Chukwu Nna Emeka

Chukwu Nna Emeka

By Andrew Emeka Chukwu
Solfa
Igbo
3 pages
3 Downloads
Offertory Hymns Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want