Chukwu Nna Emeka - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Chukwu Nna Emeka by Andrew Emeka Chukwu — Lyrics

[CHORUS] Nn'emeka, oh Chukwu nn'emeka Ihe Chukwu n'emere m mma Ezi Chukwu n'emere m mma Odogwu akataaka kacha n'emere m mma Ihe Chukwu n'emere m mma O juru manya. Onye dị ka Chukwu? Ụmụnne m o Onye dị ka Chukwu? Ụmụnne m o Onye dị ka Chukwu? Ụmụnne m o Akụkọ emego. Ụwa niile zụkọba nụ kam tupe kene m n'ụzụ Akụkọ juru obi m o Ụwa niile zụkọba nụ kam tupe kene m n'ụzụ Ihe Chukwu mere m o Oh Chukwu ekele dịrị Gị. Ihe Chukwu mere m o O Chukwu ekele dịrị Gị. Nna lụlụ m ọlụ dị ebube Chukwu ekele dịrị Gị. [VERSE 1] Chukwu n'emeworo m ihe dị mma Chukwu nna Onye okike O m'ihe ngbe o ka. Mgbọgba juru doro n'ime ndụ m o O lilanya gwụrụ gwụ
Read full lyrics

About Chukwu Nna Emeka

"Chukwu Nna Emeka" is a vibrant Igbo thanksgiving song that bursts with gratitude for God's endless goodness. The title itself is a joyful exclamation—acknowledging that God the Father has done wonderfully well. From the opening refrain, the choir calls on everyone to gather and hear the story of what the Lord has done ("Ụwa niile zụkọba nụ"), praising Him as the mighty warrior ("Odogwu akataaka") who fills our hearts with joy.

In the choir loft, this piece shines brightest during the Offertory or a dedicated thanksgiving procession. The verses are deeply personal, speaking of God's protection on the road, His comforting presence, and the sheer awe of His miracles. As the song progresses into the third verse, it asks what we can possibly use to thank the Creator—bringing in the imagery of traditional instruments like the ịgba, ekwe, and ogene, alongside shouts of "Alleluia" and "Hosanna."

Singing this requires high energy and a genuine spirit of celebration. The rhythmic drive of the solfa notation naturally encourages a lively tempo, making it a favorite for congregations who want to dance forward with their gifts. It reminds us that when we count our blessings, the only fitting response is a resounding "O Chukwu ekele mma mma" (Oh God, thanks and praise).