Full Lyrics
CHORUS
Eze udo anyi abiala i tunu Gi mmamma
Nara nara onyinye anyi n'enye Gi e
VERSE 1
Anyi ji achịcha i nyer'anyi Chukwu na mmanya
Dị mma k'anyi ji bịa n'ihu Gi e doo nara gozie
VERSE 2
Dị ka aja Abel dị ka Melchizedek k'aja anyị
Naachụrụ Gị e o si n'obi Sali Sali Sali
VERSE 3
Ọ bụ Gị bụ Ony'ọma dị mma Ony'ọma mara mma
Ony'ọma dị mma Chukwu nara gozie