CHIZARAM by JUDE NNAM — Lyrics

JUDE NNAM Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Ọ gịnị ka m gaeji kele Gị o Chukwu m o Mgbe m kpọrọ gị eh! N'obi ọma gị o REFRAIN Ị zara m o Mgbe m kpọrọ gị CHORUS Bute m egwu ogene k'anyị je n'ụlọ Ya Mee onyinye dị iche Che k'anyị je ebe Chukwu o! Chukwu zara Soro m bịa kelee Ya o! Oyi mara m ọma lee! Kacha mma ka m ji bịa n'ihu Gị o VERSE 2 Mgbe ebili mmiri nke ụwa n'ebugharị m o! K'ifufe zere VERSE 3 Ihe onyinye Ọ n'enye m aka

Download the sheet music

CHIZARAM

CHIZARAM

By JUDE NNAM
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want